1 Ihe E Mere 25:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 A bịa n’ụmụ Jedutọn,+ a họpụtara Gedalaya, Ziraị, Jesheya, Shimiaị, Hashabaya, na Matitaya.+ Ha dị isii. Ọ bụ Jedutọn nna ha na-eduzi ha. Ha na-eji ụbọ akwara ekele Jehova, na-eto ya ma na-ebu amụma.+
3 A bịa n’ụmụ Jedutọn,+ a họpụtara Gedalaya, Ziraị, Jesheya, Shimiaị, Hashabaya, na Matitaya.+ Ha dị isii. Ọ bụ Jedutọn nna ha na-eduzi ha. Ha na-eji ụbọ akwara ekele Jehova, na-eto ya ma na-ebu amụma.+