1 Ihe E Mere 15:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Devid gwakwara ndị isi ndị Livaị ka ha họpụta ụmụnne ha ndị na-abụ abụ ka ha jiri ọṅụ na-abụ abụ mgbe ngwá egwú ndị a ga na-ada: ụbọ akwara,+ une, na ájà.+ 1 Ihe E Mere 15:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 E nwekwara ụmụnne ha ndị nọ n’ìgwè nke abụọ.+ Ha bụ: Zekaraya, Ben, Jaeziel, Shemiramọt, Jehayel, Ọnaị, Elayab, Benaya, Measaya, Matitaya, Elifelehu, Mikniya, nakwa Obed-ịdọm na Jeayel bụ́ ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá.
16 Devid gwakwara ndị isi ndị Livaị ka ha họpụta ụmụnne ha ndị na-abụ abụ ka ha jiri ọṅụ na-abụ abụ mgbe ngwá egwú ndị a ga na-ada: ụbọ akwara,+ une, na ájà.+
18 E nwekwara ụmụnne ha ndị nọ n’ìgwè nke abụọ.+ Ha bụ: Zekaraya, Ben, Jaeziel, Shemiramọt, Jehayel, Ọnaị, Elayab, Benaya, Measaya, Matitaya, Elifelehu, Mikniya, nakwa Obed-ịdọm na Jeayel bụ́ ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá.