1 Ihe E Mere 15:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ha na ụmụnne ha ndị nọ n’ìgwè nke abụọ,+ bụ́ Zekaraya,+ Ben na Jaeziel na Shemiramọt na Jehayel na Ọnaị, Elayab na Benaya na Measaya na Matitaya na Elifelehu na Mikniya, nakwa Obed-idọm+ na Jeayel bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ ámá,
18 ha na ụmụnne ha ndị nọ n’ìgwè nke abụọ,+ bụ́ Zekaraya,+ Ben na Jaeziel na Shemiramọt na Jehayel na Ọnaị, Elayab na Benaya na Measaya na Matitaya na Elifelehu na Mikniya, nakwa Obed-idọm+ na Jeayel bụ́ ndị nche ọnụ ụzọ ámá,