1 Ihe E Mere 15:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 nakwa Matitaya+ na Elifelehu na Mikniya na Obed-idọm na Jeayel na Azazaya, ịkpọ ụbọ akwara+ ndị ha na Sheminit na-adakọ ụda,+ ka ha bụrụ ndị nduzi; 1 Ihe E Mere 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Esaf+ bụ onyeisi ha, Zekaraya bụ onye na-esote ya, tinyere Jeayel na Shemiramọt na Jehayel na Matitaya na Elayab na Benaya na Obed-idọm na Jeayel,+ maka ịkpọ une na ụbọ akwara,+ nakwa Esaf+ maka itisi ájà ike,+
21 nakwa Matitaya+ na Elifelehu na Mikniya na Obed-idọm na Jeayel na Azazaya, ịkpọ ụbọ akwara+ ndị ha na Sheminit na-adakọ ụda,+ ka ha bụrụ ndị nduzi;
5 Esaf+ bụ onyeisi ha, Zekaraya bụ onye na-esote ya, tinyere Jeayel na Shemiramọt na Jehayel na Matitaya na Elayab na Benaya na Obed-idọm na Jeayel,+ maka ịkpọ une na ụbọ akwara,+ nakwa Esaf+ maka itisi ájà ike,+