4 O wee debe ụfọdụ n’ime ndị Livaị+ n’ihu igbe Jehova ka ha bụrụ ndị na-eje ozi,+ ka ha wee na-echetara ndị mmadụ ihe dị iche iche Jehova bụ́ Chineke Izrel mere,+ na-ekelekwa+ ya ma na-enye ya otuto,+
31 Ha onwe ha wee fee nza+ kpọmkwem dị ka ụmụnne ha bụ́ ụmụ Erọn mere n’ihu Devid bụ́ eze nakwa n’ihu Zedọk na Ahimelek na ndị isi ọnụmara ndị nchụàjà na ndị Livaị. Ma ọnụmara+ nke onye bụ́ onyeisi na ọnụmara nke nwanne ya nke nta hà.