11 O wee ruo na mgbe ndị nchụàjà si n’ebe nsọ ahụ pụta (n’ihi na ndị nchụàjà niile nọnụ doro onwe ha nsọ+—ọ dịghị mkpa ka ha nọrọ n’ìgwè ha dị iche iche);+
5 N’ụbọchị Herọd,+ bụ́ eze Judia, e nwere otu onye nchụàjà aha ya bụ Zekaraya nke nọ n’ìgwè nke Abaịja.+ O nwekwara nwunye onye bụ́ otu n’ime ụmụ Erọn.+ Aha ya bụ Elizabet.