1 Ihe E Mere 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ bụ Shalọm+ na Akọb na Talmọn na Ahaịman; nwanne ha bụ́ Shalọm bụ onyeisi ha, 1 Ihe E Mere 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Otú a ka e si kee ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ n’ìgwè n’ìgwè: Ndị si n’agbụrụ Kora+ bụ Meshelemaya+ nwa Kore, onye si n’agbụrụ Esaf.
17 Ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ bụ Shalọm+ na Akọb na Talmọn na Ahaịman; nwanne ha bụ́ Shalọm bụ onyeisi ha,
26 Otú a ka e si kee ndị nche ọnụ ụzọ ámá+ n’ìgwè n’ìgwè: Ndị si n’agbụrụ Kora+ bụ Meshelemaya+ nwa Kore, onye si n’agbụrụ Esaf.