1 Ihe E Mere 26:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nza e fere maka ebe ọwụwa anyanwụ wee ma Shelemaya.+ Ha fere nza maka Zekaraya+ nwa ya, bụ́ onye ndụmọdụ+ nke nwere ezi uche, nza mara ya wee bụrụ maka ebe ugwu.+
14 Nza e fere maka ebe ọwụwa anyanwụ wee ma Shelemaya.+ Ha fere nza maka Zekaraya+ nwa ya, bụ́ onye ndụmọdụ+ nke nwere ezi uche, nza mara ya wee bụrụ maka ebe ugwu.+