1 Ihe E Mere 27:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Jọnatan,+ nwa nwanne Devid, bụ onye ndụmọdụ, nwoke nwere nghọta,+ ọ bụkwa ya bụ odeakwụkwọ; Jehayel nwa Hakmọnaị+ na ụmụ eze na-anọ.+ Ilu 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 A ga-eto mmadụ n’ihi na ọnụ ya na-ekwu ihe ezi uche dị na ya,+ ma onye obi ya gbagọrọ agbagọ ka a ga-elelị.+ 1 Timoti 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na ndị na-eje ozi nke ọma na-emere onwe ha aha ọma,+ ha nwekwara nkwuwa okwu dị ukwuu+ n’okwukwe e nwere n’ime Kraịst Jizọs.
32 Jọnatan,+ nwa nwanne Devid, bụ onye ndụmọdụ, nwoke nwere nghọta,+ ọ bụkwa ya bụ odeakwụkwọ; Jehayel nwa Hakmọnaị+ na ụmụ eze na-anọ.+
8 A ga-eto mmadụ n’ihi na ọnụ ya na-ekwu ihe ezi uche dị na ya,+ ma onye obi ya gbagọrọ agbagọ ka a ga-elelị.+
13 N’ihi na ndị na-eje ozi nke ọma na-emere onwe ha aha ọma,+ ha nwekwara nkwuwa okwu dị ukwuu+ n’okwukwe e nwere n’ime Kraịst Jizọs.