Ilu 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye maara ihe ga-ege ntị ma nwetakwuo ntụziaka,+ ọ bụkwa onye nwere nghọta na-enweta ezi ntụziaka,+ Ilu 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’egbugbere ọnụ onye nwere nghọta ka a na-achọta amamihe,+ ma ụtarị bụ maka azụ onye na-enweghị uche.+ Ilu 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye nwere obi amamihe ka a ga-akpọ onye nwere nghọta,+ onye egbugbere ọnụ ya dị ụtọ na-ekwukwa okwu na-eru n’obi.+
5 Onye maara ihe ga-ege ntị ma nwetakwuo ntụziaka,+ ọ bụkwa onye nwere nghọta na-enweta ezi ntụziaka,+
13 N’egbugbere ọnụ onye nwere nghọta ka a na-achọta amamihe,+ ma ụtarị bụ maka azụ onye na-enweghị uche.+
21 Onye nwere obi amamihe ka a ga-akpọ onye nwere nghọta,+ onye egbugbere ọnụ ya dị ụtọ na-ekwukwa okwu na-eru n’obi.+