Ekliziastis 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye mkpọkọta gbara mbọ ịchọta okwu dị ụtọ+ na ide okwu ziri ezi bụ́ eziokwu.+ Luk 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ha niile wee malite ịgba àmà dị mma banyere ya, okwu ọma+ ndị si n’ọnụ ya na-apụta tụkwara ha n’anya, ha wee na-asị: “Onye a ọ́ bụghị nwa Josef?”+ 2 Ndị Kọrịnt 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere, ebe anyị maara na anyị kwesịrị ịtụ egwu+ Onyenwe anyị, anyị na-eme ka ụmụ mmadụ kwere,+ ma e mewo ka anyị pụta ìhè n’anya Chineke. Otú ọ dị, enwere m olileanya na e mewokwa ka anyị pụtara akọ na uche unu+ ìhè. Ndị Kọlọsi 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka okwu unu dịrị n’amara+ mgbe niile, ka ọ bụrụ ihe e ji nnu mee ka ọ dị ụtọ,+ ka unu wee mara otú unu kwesịrị isi azaghachi+ onye ọ bụla.
22 Ha niile wee malite ịgba àmà dị mma banyere ya, okwu ọma+ ndị si n’ọnụ ya na-apụta tụkwara ha n’anya, ha wee na-asị: “Onye a ọ́ bụghị nwa Josef?”+
11 Ya mere, ebe anyị maara na anyị kwesịrị ịtụ egwu+ Onyenwe anyị, anyị na-eme ka ụmụ mmadụ kwere,+ ma e mewo ka anyị pụta ìhè n’anya Chineke. Otú ọ dị, enwere m olileanya na e mewokwa ka anyị pụtara akọ na uche unu+ ìhè.
6 Ka okwu unu dịrị n’amara+ mgbe niile, ka ọ bụrụ ihe e ji nnu mee ka ọ dị ụtọ,+ ka unu wee mara otú unu kwesịrị isi azaghachi+ onye ọ bụla.