Ndị Hibru 10:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ bụ ihe dị egwu ịdaba n’aka Chineke dị ndụ.+ 1 Pita 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụrụkwa na unu na-akpọku Nna nke na-ekpe ikpe n’eleghị mmadụ anya n’ihu+ dị ka ọrụ onye nke ọ bụla si dị, jirinụ egwu na-eme omume+ n’oge unu bi dị ka ndị ala ọzọ.+
17 Ọ bụrụkwa na unu na-akpọku Nna nke na-ekpe ikpe n’eleghị mmadụ anya n’ihu+ dị ka ọrụ onye nke ọ bụla si dị, jirinụ egwu na-eme omume+ n’oge unu bi dị ka ndị ala ọzọ.+