Ndị Hibru 12:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ihi na Chineke anyị bụkwa ọkụ na-erepịa erepịa.+ 2 Pita 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ezie, Chineke ahapụghị inye ndị mmụọ ozi+ ahụ mehiere emehie ahụhụ, kama, site n’ịtụba ha n’ime Tatarọs,+ ọ tụbara ha n’olulu nke oké ọchịchịrị ka e debe ha maka ikpe.+
4 N’ezie, Chineke ahapụghị inye ndị mmụọ ozi+ ahụ mehiere emehie ahụhụ, kama, site n’ịtụba ha n’ime Tatarọs,+ ọ tụbara ha n’olulu nke oké ọchịchịrị ka e debe ha maka ikpe.+