Luk 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ka i wee mara n’ụzọ zuru ezu na ihe niile e ji ọnụ kụziere gị bụ eziokwu.+ Jọn 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jiri eziokwu doo ha nsọ;+ okwu gị+ bụ eziokwu.+