1 Ihe E Mere 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nke a bụ aha ndị dike Devid: Jashobiam+ nwa onye si n’agbụrụ Hakmọnaị, bụ́ onyeisi mmadụ atọ. O ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ otu mgbe.+
11 Nke a bụ aha ndị dike Devid: Jashobiam+ nwa onye si n’agbụrụ Hakmọnaị, bụ́ onyeisi mmadụ atọ. O ji ube ya gbuo narị mmadụ atọ otu mgbe.+