1 Ihe E Mere 27:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Jonatan+ nwa nwanne Devid bụ onye ndụmọdụ, bụrụkwa odeakwụkwọ. Ọ bụ nwoke na-aghọta ihe nke ọma. Jehayel nwa Hakmọnaị na-ahụ maka ihe gbasara ụmụ eze.+
32 Jonatan+ nwa nwanne Devid bụ onye ndụmọdụ, bụrụkwa odeakwụkwọ. Ọ bụ nwoke na-aghọta ihe nke ọma. Jehayel nwa Hakmọnaị na-ahụ maka ihe gbasara ụmụ eze.+