2 Samuel 13:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma, Amnọn nwere otu enyi aha ya bụ Jehonadab.+ Ọ bụ nwa Shimea,+ nwanne Devid. Jehonadab bụkwa nwoke dị ezigbote akọ. 2 Samuel 21:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ nọkwa na-echere ndị Izrel aka mgba.+ N’ihi ya, Jonatan nwa Shimiaị,+ bụ́ nwanne Devid, gburu ya.
3 Ma, Amnọn nwere otu enyi aha ya bụ Jehonadab.+ Ọ bụ nwa Shimea,+ nwanne Devid. Jehonadab bụkwa nwoke dị ezigbote akọ.
21 Ọ nọkwa na-echere ndị Izrel aka mgba.+ N’ihi ya, Jonatan nwa Shimiaị,+ bụ́ nwanne Devid, gburu ya.