21Nke a bụ okwu+ Jehova nke ruru Jeremaya ntị mgbe Eze Zedekaya+ ziri Pash-họ+ nwa Malkaịja na Zefanaya+ nwa Measaya, bụ́ onye nchụàjà, ka ha gakwuru ya, sị ya:
25 ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Ebe ọ bụ na i zigaara ndị niile nọ na Jeruselem na Zefanaya+ nwa Measaya, bụ́ onye nchụàjà, na ndị nchụàjà niile, akwụkwọ ozi n’aha gị,+ sị,