2 Ndị Eze 24:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Zedekaya gbara afọ iri abụọ na otu+ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Hamutal+ ada Jeremaya onye Libna. 1 Ihe E Mere 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụmụ Josaya bụ Johenan bụ́ ọkpara ya, Jehoyakim+ nwa ya nke abụọ, Zedekaya+ nwa ya nke atọ, Shalọm nwa ya nke anọ. 2 Ihe E Mere 36:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo ná mmalite+ afọ na Eze Nebukadneza zipụrụ+ ndị ikom ya ka ha kpụta ya Babịlọn+ ma bute arịa ndị mara mma dị n’ụlọ Jehova.+ O mekwara Zedekaya+ nwanne nna ya eze Juda nakwa Jeruselem.+
18 Zedekaya gbara afọ iri abụọ na otu+ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Hamutal+ ada Jeremaya onye Libna.
15 Ụmụ Josaya bụ Johenan bụ́ ọkpara ya, Jehoyakim+ nwa ya nke abụọ, Zedekaya+ nwa ya nke atọ, Shalọm nwa ya nke anọ.
10 O wee ruo ná mmalite+ afọ na Eze Nebukadneza zipụrụ+ ndị ikom ya ka ha kpụta ya Babịlọn+ ma bute arịa ndị mara mma dị n’ụlọ Jehova.+ O mekwara Zedekaya+ nwanne nna ya eze Juda nakwa Jeruselem.+