Abụ Ọma 106:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anyị emehiewo dị nnọọ ka nna nna anyị hà mehiere;+Anyị emewo ihe ọjọọ; anyị emewo ajọ omume.+ Jeremaya 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova, anyị kwetara ajọ omume anyị na njehie nna nna anyị hà,+ n’ihi na anyị emehiewo gị.+ Abụ Ákwá 3:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 “Anyị onwe anyị emebiwo iwu, anyị enupụwokwa isi.+ Gị onwe gị agbagharaghị.+