Levitikọs 26:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ha ga-ekwupụta njehie ha+ nakwa njehie ndị nna ha na ekwesịghị ntụkwasị obi ha n’ụzọ ha si meso m omume ekwesịghị ntụkwasị obi, ee, ọbụna n’ụzọ ha jere ije megide m.+ Nehemaya 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ha onwe ha kwa, bụ́ nna nna anyị hà, mere omume mpako+ ma kwesie olu ike,+ ha egeghịkwa ntị n’ihe i nyere n’iwu. Abụ Ọma 78:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka ha wee ghara ịdị ka ndị nna nna ha,+Bụ́ ọgbọ dị isi ike, nke na-enupụkwa isi,+Ọgbọ nke na-edozighị obi ya,+Nke mmụọ ya na-atụkwasịghịkwa Chineke obi.+
40 Ha ga-ekwupụta njehie ha+ nakwa njehie ndị nna ha na ekwesịghị ntụkwasị obi ha n’ụzọ ha si meso m omume ekwesịghị ntụkwasị obi, ee, ọbụna n’ụzọ ha jere ije megide m.+
16 “Ha onwe ha kwa, bụ́ nna nna anyị hà, mere omume mpako+ ma kwesie olu ike,+ ha egeghịkwa ntị n’ihe i nyere n’iwu.
8 Ka ha wee ghara ịdị ka ndị nna nna ha,+Bụ́ ọgbọ dị isi ike, nke na-enupụkwa isi,+Ọgbọ nke na-edozighị obi ya,+Nke mmụọ ya na-atụkwasịghịkwa Chineke obi.+