Jeremaya 31:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na m kwara ụta mgbe m lọghachiri;+ mgbe e mere ka m mara ihe, m tiri aka n’apata ụkwụ m.+ Ihere wee jide m, m wee bụrụ onye e mechuru ihu,+ n’ihi na eburuwo m nkọcha n’ihi ihe m mere n’oge m bụ okorobịa.’”+ Ezikiel 36:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Unu aghaghị icheta ụzọ ọjọọ unu na omume unu na-adịghị mma.+ Unu aghaghịkwa ịkpọ onwe unu asị n’ihi njehie unu nakwa n’ihi ihe arụ unu.+
19 N’ihi na m kwara ụta mgbe m lọghachiri;+ mgbe e mere ka m mara ihe, m tiri aka n’apata ụkwụ m.+ Ihere wee jide m, m wee bụrụ onye e mechuru ihu,+ n’ihi na eburuwo m nkọcha n’ihi ihe m mere n’oge m bụ okorobịa.’”+
31 Unu aghaghị icheta ụzọ ọjọọ unu na omume unu na-adịghị mma.+ Unu aghaghịkwa ịkpọ onwe unu asị n’ihi njehie unu nakwa n’ihi ihe arụ unu.+