Jeremaya 31:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 M kwara ụta ma lọghachi.+ Mgbe e mere ka m ghọta ihe m mere, o wutere m nnọọ na m mere ya.* N’ihi ihe ndị m mere n’oge m bụ okorobịa,Ihere nọ na-eme m, obi m nọkwa na-ama m ikpe.’”+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 31:19 Ụlọ Nche,4/1/2012, p. 11
19 M kwara ụta ma lọghachi.+ Mgbe e mere ka m ghọta ihe m mere, o wutere m nnọọ na m mere ya.* N’ihi ihe ndị m mere n’oge m bụ okorobịa,Ihere nọ na-eme m, obi m nọkwa na-ama m ikpe.’”+