Levitikọs 26:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Mụ onwe m wee jee ije megide ha,+ m wee kpọbata ha n’ala ndị iro ha.+ “‘Ikekwe, obi ha a na-ebighị úgwù+ ga-adị umeala+ n’oge ahụ, ha ga-akwụkwa ụgwọ njehie ha n’oge ahụ. Ezra 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wee sị:+ “Chineke m, ihere+ na-eme m, ahụ́ erughịkwa m ala+ iwelite ihu m lee anya n’ebe ị nọ, Chineke m, n’ihi na njehie+ anyị dị ọtụtụ, ikpe ọmụma anyị adịwokwa ukwuu ruo ọbụna n’eluigwe.+
41 Mụ onwe m wee jee ije megide ha,+ m wee kpọbata ha n’ala ndị iro ha.+ “‘Ikekwe, obi ha a na-ebighị úgwù+ ga-adị umeala+ n’oge ahụ, ha ga-akwụkwa ụgwọ njehie ha n’oge ahụ.
6 M wee sị:+ “Chineke m, ihere+ na-eme m, ahụ́ erughịkwa m ala+ iwelite ihu m lee anya n’ebe ị nọ, Chineke m, n’ihi na njehie+ anyị dị ọtụtụ, ikpe ọmụma anyị adịwokwa ukwuu ruo ọbụna n’eluigwe.+