1 Ndị Eze 8:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “Mgbe ndị iro meriri ndị gị bụ́ Izrel,+ n’ihi na ha na-emehie gị,+ ha ewee lọghachikwute gị+ n’ezie ma nọrọ n’ụlọ a too aha gị+ ma kpee ekpere+, rịọkwa gị arịrịọ ka i meere ha amara,+ Nehemaya 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mkpụrụ Izrel wee kewapụ+ onwe ha n’ebe ndị mba ọzọ+ niile nọ ma guzo ikwupụta+ mmehie ha+ na njehie ndị nna ha.+ Daniel 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 anyị emehiewo,+ mee ihe ọjọọ, meekwa ajọ omume ma nupụ isi;+ anyị ahapụwokwa ihe i nyere n’iwu na mkpebi ikpe gị.+
33 “Mgbe ndị iro meriri ndị gị bụ́ Izrel,+ n’ihi na ha na-emehie gị,+ ha ewee lọghachikwute gị+ n’ezie ma nọrọ n’ụlọ a too aha gị+ ma kpee ekpere+, rịọkwa gị arịrịọ ka i meere ha amara,+
2 Mkpụrụ Izrel wee kewapụ+ onwe ha n’ebe ndị mba ọzọ+ niile nọ ma guzo ikwupụta+ mmehie ha+ na njehie ndị nna ha.+
5 anyị emehiewo,+ mee ihe ọjọọ, meekwa ajọ omume ma nupụ isi;+ anyị ahapụwokwa ihe i nyere n’iwu na mkpebi ikpe gị.+