Aịzaya 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ị gbahapụwo ndị gị, bụ́ ụlọ Jekọb.+ N’ihi na ha jupụtara n’ihe si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ,+ ha na-emekwa anwansi+ dị ka ndị Filistia, ụmụ ala ọzọ jupụtakwara n’etiti ha.+
6 N’ihi na ị gbahapụwo ndị gị, bụ́ ụlọ Jekọb.+ N’ihi na ha jupụtara n’ihe si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ,+ ha na-emekwa anwansi+ dị ka ndị Filistia, ụmụ ala ọzọ jupụtakwara n’etiti ha.+