Jeremaya 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma chebara njehie gị echiche, n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka i mehiere.+ I wee na-eme ka ụzọ gị wasaara ndị mba ọzọ+ n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ,+ ma unu egeghị ntị n’olu m,” ka Jehova kwuru.’” Daniel 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Jehova, ihere bụ nke anyị, bụrụkwa nke ndị eze anyị na ndị isi anyị na nna nna anyị hà, n’ihi na anyị emehiewo gị.+
13 Ma chebara njehie gị echiche, n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka i mehiere.+ I wee na-eme ka ụzọ gị wasaara ndị mba ọzọ+ n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ,+ ma unu egeghị ntị n’olu m,” ka Jehova kwuru.’”
8 “Jehova, ihere bụ nke anyị, bụrụkwa nke ndị eze anyị na ndị isi anyị na nna nna anyị hà, n’ihi na anyị emehiewo gị.+