20 Aịzaya nwa Emọz wee zigara Hezekaya ozi, sị: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru,+ ‘Anụwo+ m ekpere+ i kpekuru m banyere Senakerib eze Asiria.
5 Eyi m uwe mwụda m na uwe elu m na-enweghị aka nke m dọwara adọwa wee bilie mgbe a na-achụ àjà ọka+ nke mgbede, ka m wedasịrị onwe ala m, wee gbuo ikpere+ n’ala gbasapụrụ Jehova bụ́ Chineke m ọbụ aka m.+