Joshụa 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jọshụa nwa Nọn wee si na Shitim+ zipụ ndị ikom abụọ na nzuzo dị ka ndị nledo, sị: “Gaanụ lee ala ahụ, tinyere Jeriko.” Ha wee gaa ma bata n’ụlọ nwaanyị akwụna nke aha ya bụ Rehab.+ Ha wee rahụ n’ebe ahụ. Matiu 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Salmọn amụọ Boaz, bụ́ onye Rehab+ mụụrụ ya;Boaz amụọ Obed, bụ́ onye Rut+ mụụrụ ya;Obed amụọ Jesi;+ Ndị Hibru 11:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ bụ okwukwe Rehab+ bụ́ nwaanyị akwụna mere ka ọ ghara iso ndị nupụrụ isi laa n’iyi, n’ihi na ọ nabatara ndị nledo ahụ n’udo.+
2 Jọshụa nwa Nọn wee si na Shitim+ zipụ ndị ikom abụọ na nzuzo dị ka ndị nledo, sị: “Gaanụ lee ala ahụ, tinyere Jeriko.” Ha wee gaa ma bata n’ụlọ nwaanyị akwụna nke aha ya bụ Rehab.+ Ha wee rahụ n’ebe ahụ.
5 Salmọn amụọ Boaz, bụ́ onye Rehab+ mụụrụ ya;Boaz amụọ Obed, bụ́ onye Rut+ mụụrụ ya;Obed amụọ Jesi;+ Ndị Hibru 11:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ bụ okwukwe Rehab+ bụ́ nwaanyị akwụna mere ka ọ ghara iso ndị nupụrụ isi laa n’iyi, n’ihi na ọ nabatara ndị nledo ahụ n’udo.+
31 Ọ bụ okwukwe Rehab+ bụ́ nwaanyị akwụna mere ka ọ ghara iso ndị nupụrụ isi laa n’iyi, n’ihi na ọ nabatara ndị nledo ahụ n’udo.+