Ọnụ Ọgụgụ 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ka ọ dị ugbu a, Izrel bi na Shitim.+ Ha na ndị inyom Moab wee malite inwe mmekọahụ rụrụ arụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 33:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Ha wee na-ebi n’ụlọikwuu n’akụkụ Jọdan malite na Bet-jeshimọt+ ruo n’Ebel-shitim+ nke dị na mbara ọzara Moab.
49 Ha wee na-ebi n’ụlọikwuu n’akụkụ Jọdan malite na Bet-jeshimọt+ ruo n’Ebel-shitim+ nke dị na mbara ọzara Moab.