Ndị Hibru 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na Chineke abụghị onye ajọ omume ichefu ọrụ unu na ịhụnanya unu gosiri maka aha ya,+ ebe unu jewooro ndị nsọ ozi+ ma ka na-eje ozi. Jems 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Otú ahụkwa, ọ̀ bụ na e siteghịkwa n’ọrụ kpọọ nwaanyị akwụna ahụ bụ́ Rehab+ onye ezi omume, mgbe ọ nabatasịrị ndị ozi ahụ nke ọma wee zipụ ha ka ha si ụzọ ọzọ lawa?+
10 N’ihi na Chineke abụghị onye ajọ omume ichefu ọrụ unu na ịhụnanya unu gosiri maka aha ya,+ ebe unu jewooro ndị nsọ ozi+ ma ka na-eje ozi.
25 Otú ahụkwa, ọ̀ bụ na e siteghịkwa n’ọrụ kpọọ nwaanyị akwụna ahụ bụ́ Rehab+ onye ezi omume, mgbe ọ nabatasịrị ndị ozi ahụ nke ọma wee zipụ ha ka ha si ụzọ ọzọ lawa?+