Joshụa 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Obodo a ga-abụkwa ihe a ga-ebibi ebibi;+ ya na ihe niile dị n’ime ya bụ nke Jehova. Naanị Rehab+ nwaanyị akwụna ahụ ga-adị ndụ, ya na ndị niile ya na ha nọ n’ụlọ, n’ihi na o zoro ndị ozi ahụ anyị zipụrụ.+ Ndị Hibru 11:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ bụ okwukwe Rehab+ bụ́ nwaanyị akwụna mere ka ọ ghara iso ndị nupụrụ isi laa n’iyi, n’ihi na ọ nabatara ndị nledo ahụ n’udo.+
17 Obodo a ga-abụkwa ihe a ga-ebibi ebibi;+ ya na ihe niile dị n’ime ya bụ nke Jehova. Naanị Rehab+ nwaanyị akwụna ahụ ga-adị ndụ, ya na ndị niile ya na ha nọ n’ụlọ, n’ihi na o zoro ndị ozi ahụ anyị zipụrụ.+
31 Ọ bụ okwukwe Rehab+ bụ́ nwaanyị akwụna mere ka ọ ghara iso ndị nupụrụ isi laa n’iyi, n’ihi na ọ nabatara ndị nledo ahụ n’udo.+