Joshụa 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jọshụa nwa Nọn wee si na Shitim+ zipụ ndị ikom abụọ na nzuzo dị ka ndị nledo, sị: “Gaanụ lee ala ahụ, tinyere Jeriko.” Ha wee gaa ma bata n’ụlọ nwaanyị akwụna nke aha ya bụ Rehab.+ Ha wee rahụ n’ebe ahụ.
2 Jọshụa nwa Nọn wee si na Shitim+ zipụ ndị ikom abụọ na nzuzo dị ka ndị nledo, sị: “Gaanụ lee ala ahụ, tinyere Jeriko.” Ha wee gaa ma bata n’ụlọ nwaanyị akwụna nke aha ya bụ Rehab.+ Ha wee rahụ n’ebe ahụ.