Ọnụ Ọgụgụ 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe,+ onye ọ bụla nke toruru ịga agha n’Izrel.+ Unu ga-edeba aha ha n’akwụkwọ n’ụsụụ ha, gị na Erọn. Ọnụ Ọgụgụ 26:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gụọnụ nzukọ ụmụ Izrel dum ọnụ malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe, dị ka ụlọ nna ha si dị, bụ́ ndị niile toruru ịga agha n’Izrel.”+
3 malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe,+ onye ọ bụla nke toruru ịga agha n’Izrel.+ Unu ga-edeba aha ha n’akwụkwọ n’ụsụụ ha, gị na Erọn.
2 “Gụọnụ nzukọ ụmụ Izrel dum ọnụ malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe, dị ka ụlọ nna ha si dị, bụ́ ndị niile toruru ịga agha n’Izrel.”+