Joshụa 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ ga-erukwa na ozugbo unu weghaara obodo ahụ, unu ga-esunye obodo ahụ ọkụ.+ Unu ga-eme dị nnọọ ka okwu Jehova si dị. Lee, enyewo m unu iwu.”+ Joshụa 8:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jọshụa wee gbaa E-aị ọkụ ma mee ka ọ bụrụ mkpọmkpọ ebe+ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi, dị ka ihe tọgbọrọ n’efu ruo taa.
8 Ọ ga-erukwa na ozugbo unu weghaara obodo ahụ, unu ga-esunye obodo ahụ ọkụ.+ Unu ga-eme dị nnọọ ka okwu Jehova si dị. Lee, enyewo m unu iwu.”+
28 Jọshụa wee gbaa E-aị ọkụ ma mee ka ọ bụrụ mkpọmkpọ ebe+ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi, dị ka ihe tọgbọrọ n’efu ruo taa.