Ọpụpụ 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mozis wee dee ihe niile Jehova kwuru n’akwụkwọ.+ O wee bilie n’isi ụtụtụ wuo ebe ịchụàjà n’ala ala ugwu ahụ, wuokwa ogidi iri na abụọ bụ́ nke kwekọrọ n’ọnụ ọgụgụ ebo iri na abụọ nke Izrel.+ Ọpụpụ 34:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehova wee gaa n’ihu ịsị Mozis: “Deere onwe gị okwu ndị a,+ n’ihi na ọ bụ dị ka okwu ndị a si dị ka mụ na gị na Izrel na-agba ndụ.”+
4 Mozis wee dee ihe niile Jehova kwuru n’akwụkwọ.+ O wee bilie n’isi ụtụtụ wuo ebe ịchụàjà n’ala ala ugwu ahụ, wuokwa ogidi iri na abụọ bụ́ nke kwekọrọ n’ọnụ ọgụgụ ebo iri na abụọ nke Izrel.+
27 Jehova wee gaa n’ihu ịsị Mozis: “Deere onwe gị okwu ndị a,+ n’ihi na ọ bụ dị ka okwu ndị a si dị ka mụ na gị na Izrel na-agba ndụ.”+