Ọnụ Ọgụgụ 32:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ụmụ Gad na ụmụ Ruben wee gwa Mozis, sị: “Ndị ohu gị ga-eme nnọọ dị ka onyenwe m na-enye anyị n’iwu.+ Ndị Hibru 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Na-eruberenụ ndị na-edu ndú n’etiti unu isi,+ na-anọkwanụ n’okpuru ha,+ n’ihi na ha na-eche mkpụrụ obi unu nche dị ka ndị ga-aza ajụjụ;+ ka ha wee jiri ọṅụ na-eme nke a, ọ bụghị ịsụ ude, n’ihi na nke a ga-emebiri unu ihe.+
25 Ụmụ Gad na ụmụ Ruben wee gwa Mozis, sị: “Ndị ohu gị ga-eme nnọọ dị ka onyenwe m na-enye anyị n’iwu.+
17 Na-eruberenụ ndị na-edu ndú n’etiti unu isi,+ na-anọkwanụ n’okpuru ha,+ n’ihi na ha na-eche mkpụrụ obi unu nche dị ka ndị ga-aza ajụjụ;+ ka ha wee jiri ọṅụ na-eme nke a, ọ bụghị ịsụ ude, n’ihi na nke a ga-emebiri unu ihe.+