1 Ndị Tesalonaịka 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụnna anyị, anyị na-arịọ unu ka unu na-akwanyere ndị na-arụsi ọrụ ike n’etiti unu ùgwù, bụ́ ndị na-elekọta+ unu n’ime Onyenwe anyị ma na-adụ unu ọdụ; Ndị Hibru 13:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Keleerenụ m ndị niile na-edu ndú+ n’etiti unu nakwa ndị nsọ niile. Ndị nọ n’Ịtali+ na-ekele unu.
12 Ụmụnna anyị, anyị na-arịọ unu ka unu na-akwanyere ndị na-arụsi ọrụ ike n’etiti unu ùgwù, bụ́ ndị na-elekọta+ unu n’ime Onyenwe anyị ma na-adụ unu ọdụ;