Joshụa 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụ Izrel wee nọgide n’ebe ha mara ụlọikwuu na Gilgal, ha wee mee ememme ngabiga n’abalị iri na anọ n’ọnwa ahụ,+ n’anyasị, na mbara ọzara Jeriko. Joshụa 10:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 E mesịa, Jọshụa na Izrel dum laghachiri n’ebe ha mara ụlọikwuu ha na Gilgal.+
10 Ụmụ Izrel wee nọgide n’ebe ha mara ụlọikwuu na Gilgal, ha wee mee ememme ngabiga n’abalị iri na anọ n’ọnwa ahụ,+ n’anyasị, na mbara ọzara Jeriko.