-
Joshụa 8:24Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
24 O wee ruo na, ka Izrel nọ na-egbuchapụ ndị niile bi n’obodo E-aị bụ́ ndị nọ n’ọhịa, n’ala ịkpa ebe ha chụbara ha, ha ji ihu mma agha na-egbu ha, ha niile, ruo mgbe ha nwụchara. E mesịa, Izrel dum laghachiri E-aị wee jiri ihu mma agha bibie ya.
-