Joshụa 8:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wee kwụwa eze E-aị+ n’elu osisi ruo ná mgbede;+ mgbe anyanwụ na-achọ ịda, Jọshụa nyere iwu, ha wee butuo ozu+ ya n’osisi ahụ wee busa ya n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ ma tụkọta nkume dị ukwuu n’elu ya, ruo taa.
29 O wee kwụwa eze E-aị+ n’elu osisi ruo ná mgbede;+ mgbe anyanwụ na-achọ ịda, Jọshụa nyere iwu, ha wee butuo ozu+ ya n’osisi ahụ wee busa ya n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ ma tụkọta nkume dị ukwuu n’elu ya, ruo taa.