Joshụa 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha na Jọshụa wee mee udo,+ gbaakwa ndụ ka ọ hapụ ha ndụ, ndị isi+ nke nzukọ ahụ wee ṅụọrọ ha iyi.+ Joshụa 9:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ugbu a, lee, anyị nọ gị n’aka. Mee anyị ihe ọ bụla dị mma ma zie ezie n’anya gị.”+
15 Ha na Jọshụa wee mee udo,+ gbaakwa ndụ ka ọ hapụ ha ndụ, ndị isi+ nke nzukọ ahụ wee ṅụọrọ ha iyi.+