Diuterọnọmi 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefe ha n’aka gị, ị ga-emerikwa ha.+ Hụ na i bibiri ha.+ Gị na ha agbala ndụ, emekwarala ha amara ọ bụla.+ Diuterọnọmi 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ naanị n’obodo niile nke ndị a Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị obodo ha ka ọ bụrụ ihe nketa gị ka ị na-agaghị ahapụ ihe ọ bụla na-eku ume ka ọ dịrị ndụ,+
2 Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefe ha n’aka gị, ị ga-emerikwa ha.+ Hụ na i bibiri ha.+ Gị na ha agbala ndụ, emekwarala ha amara ọ bụla.+
16 Ọ bụ naanị n’obodo niile nke ndị a Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị obodo ha ka ọ bụrụ ihe nketa gị ka ị na-agaghị ahapụ ihe ọ bụla na-eku ume ka ọ dịrị ndụ,+