Joshụa 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ụmụ Izrel bukọkwaara ihe niile ha kwatara n’obodo ndị a, tinyere anụ ụlọ ha.+ Ọ bụ naanị ihe niile bụ́ mmadụ ka ha ji ihu mma agha gbuo ruo mgbe ha lara ha n’iyi.+ Ha ahapụghị onye ọ bụla na-eku ume.+
14 Ụmụ Izrel bukọkwaara ihe niile ha kwatara n’obodo ndị a, tinyere anụ ụlọ ha.+ Ọ bụ naanị ihe niile bụ́ mmadụ ka ha ji ihu mma agha gbuo ruo mgbe ha lara ha n’iyi.+ Ha ahapụghị onye ọ bụla na-eku ume.+