23 ihe ọ bụla a na-eji ọkụ anụcha+ ka unu ga-etinye n’ọkụ, ọ ga-adịkwa ọcha. Ma a ga-eji mmiri e ji eme ka ihe dị ọcha mee ka ọ dị ọcha.+ Unu ga-eji mmiri sachaa+ ihe ọ bụla a na-ejighị ọkụ anụcha.
16 Ọ bụ naanị n’obodo niile nke ndị a Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị obodo ha ka ọ bụrụ ihe nketa gị ka ị na-agaghị ahapụ ihe ọ bụla na-eku ume ka ọ dịrị ndụ,+
2 Meekwa E-aị na eze ya dị nnọọ ka i mere Jeriko na eze ya.+ Ọ bụ naanị na unu ga-ebukọrọ ihe unu ga-akwata n’ime ya na anụ ụlọ ya.+ Mee ka ndị agha gị ụfọdụ zoo n’azụ obodo ahụ.”+