Job 27:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ ga-enweju uwe ebe niile, ma, ọ bụ onye ezi omume ga-eyi ha,+Ọ bụkwa onye aka ya dị ọcha ga-eketa òkè n’ọlaọcha ya. Ilu 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ezi mmadụ ga-ahapụrụ ụmụ ụmụ ya ihe nketa, ma akụ̀ onye mmehie bụ ihe a kpadooro onye ezi omume.+ Ekliziastis 2:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na o nyewo onye bụ́ ezi mmadụ n’ihu ya+ amamihe na ihe ọmụma na aṅụrị,+ ma o nyewo onye mmehie ọrụ ịchịkọta ihe na ikpokọta ihe naanị ka o bunye ha onye bụ́ ezi mmadụ n’ihu ezi Chineke.+ Nke a kwa bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe.+
17 Ọ ga-enweju uwe ebe niile, ma, ọ bụ onye ezi omume ga-eyi ha,+Ọ bụkwa onye aka ya dị ọcha ga-eketa òkè n’ọlaọcha ya.
26 N’ihi na o nyewo onye bụ́ ezi mmadụ n’ihu ya+ amamihe na ihe ọmụma na aṅụrị,+ ma o nyewo onye mmehie ọrụ ịchịkọta ihe na ikpokọta ihe naanị ka o bunye ha onye bụ́ ezi mmadụ n’ihu ezi Chineke.+ Nke a kwa bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe.+