Jenesis 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E mesịa, Jehova sịrị Noa: “Banye n’ụgbọ ahụ, gị na ezinụlọ gị dum,+ n’ihi na ọ bụ gị ka m hụrụ bụ onye ezi omume n’ihu m n’etiti ọgbọ a.+ 1 Samuel 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Devid wee jiri akọ na-eme ihe+ mgbe niile n’ụzọ ya niile, Jehova nọnyekwaara ya.+ 2 Ihe E Mere 31:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Hezekaya wee mee otú a na Juda dum, o wee na-eme ihe dị mma+ na ihe ziri ezi+ na ihe kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ihu Jehova bụ́ Chineke ya. Ilu 3:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ihi na onye aghụghọ+ bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ya na ndị na-eme ihe n’eziokwu na-enwe mmekọrịta chiri anya.+ Aịzaya 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Kwuonụ na ihe ga-agaziri onye ezi omume,+ n’ihi na ha ga-enweta ihe si n’omume ha pụta.+ Luk 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha abụọ bụ ndị ezi omume+ n’ihu Chineke n’ihi na ha na-eje ije otú a na-apụghị ịta ha ụta,+ dị ka iwu+ na ntụziaka+ niile nke Jehova si dị.+
7 E mesịa, Jehova sịrị Noa: “Banye n’ụgbọ ahụ, gị na ezinụlọ gị dum,+ n’ihi na ọ bụ gị ka m hụrụ bụ onye ezi omume n’ihu m n’etiti ọgbọ a.+
20 Hezekaya wee mee otú a na Juda dum, o wee na-eme ihe dị mma+ na ihe ziri ezi+ na ihe kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ihu Jehova bụ́ Chineke ya.
32 N’ihi na onye aghụghọ+ bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ya na ndị na-eme ihe n’eziokwu na-enwe mmekọrịta chiri anya.+
6 Ha abụọ bụ ndị ezi omume+ n’ihu Chineke n’ihi na ha na-eje ije otú a na-apụghị ịta ha ụta,+ dị ka iwu+ na ntụziaka+ niile nke Jehova si dị.+