Ilu 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 E nwere ihe isii Jehova kpọrọ asị;+ ee, ihe asaa bụụrụ mkpụrụ obi ya ihe arụ:+ Ilu 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 anya dị elu,+ ire na-agha ụgha,+ na aka na-awụfu ọbara nke na-emeghị ihe ọjọọ,+ Ilu 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ndị gbagọrọ agbagọ n’obi bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta n’ụzọ ha na-eme ka o nwee obi ụtọ.+ Luk 16:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi ya, ọ sịrị ha: “Unu bụ ndị na-akpọ onwe unu ndị ezi omume n’ihu ụmụ mmadụ,+ ma Chineke maara obi unu;+ n’ihi na ihe dị elu n’etiti ụmụ mmadụ bụ ihe arụ n’anya Chineke.+
20 Ndị gbagọrọ agbagọ n’obi bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta n’ụzọ ha na-eme ka o nwee obi ụtọ.+
15 N’ihi ya, ọ sịrị ha: “Unu bụ ndị na-akpọ onwe unu ndị ezi omume n’ihu ụmụ mmadụ,+ ma Chineke maara obi unu;+ n’ihi na ihe dị elu n’etiti ụmụ mmadụ bụ ihe arụ n’anya Chineke.+