Diuterọnọmi 12:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Esila otú ahụ meso Jehova bụ́ Chineke gị,+ n’ihi na ihe niile ha na-emere chi ha bụ ihe arụ n’anya Jehova, bụrụkwa ihe ọ kpọrọ asị, n’ihi na ọbụna ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom ka ha na-esure n’ọkụ mgbe niile nye chi ha.+ Abụ Ọma 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova na-enyocha ma onye ezi omume ma onye ajọ omume,+Mkpụrụ obi ya kpọrọ onye ọ bụla nke hụrụ ime ihe ike n’anya asị.+ Ilu 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ndị gbagọrọ agbagọ n’obi bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta n’ụzọ ha na-eme ka o nwee obi ụtọ.+
31 Esila otú ahụ meso Jehova bụ́ Chineke gị,+ n’ihi na ihe niile ha na-emere chi ha bụ ihe arụ n’anya Jehova, bụrụkwa ihe ọ kpọrọ asị, n’ihi na ọbụna ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom ka ha na-esure n’ọkụ mgbe niile nye chi ha.+
5 Jehova na-enyocha ma onye ezi omume ma onye ajọ omume,+Mkpụrụ obi ya kpọrọ onye ọ bụla nke hụrụ ime ihe ike n’anya asị.+
20 Ndị gbagọrọ agbagọ n’obi bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma ndị na-enweghị ihe a ga-eji taa ha ụta n’ụzọ ha na-eme ka o nwee obi ụtọ.+