2 Ya mere, mgbe ị na-enye onyinye ebere,+ afụla opi+ na-aga, dị nnọọ ka ndị ihu abụọ na-eme n’ụlọ nzukọ na n’okporo ámá, ka ndị mmadụ wee nye ha otuto. N’ezie, ana m asị unu, Ha enwetazuwo ụgwọ ọrụ ha.
9 Ma o nyekwara ụfọdụ ndị ihe atụ a, bụ́ ndị tụkwasịrị onwe ha obi na ha bụ ndị ezi omume,+ ndị na-ewerekwa ndị ọzọ dị ka ndị na-enweghị ihe ha bụ, sị:+